Mmetuta Uche na abia na apu
Mimi Werna
Joe Werna

Ada chϙrϙ ichi ϙchị maka na onwere akụkϙ na-atu ϙchị ϙ nuru.

Ǫna kpuli amụ.

Kedu ka osi atϙ Ada?

1

Aru na-agbakasi Gisa.

Ǫgbalulu ihu.

Ke ihe oji agbakasi ahu?

2

Egwu ϙchịchịrị na-atu Yaudoo.

Onye ϙbuna na-atu egwu mgbe ụfϙdụ.

Ka ma na, Yuadoo nwere ike iyϙ enyem aka.

3

Ǫlu ụlϙ akwukwϙ Chidubem na enye ya nsogbụ.

Onwekwara ike i gwa onye nkụzi ya.

Onwekwara ike i yϙ enyem aka.

4

Lushan na egwuari egwu!

Ǫna di nma ngbe ụfϙdụ ka adi nzuzu.

5

Obi adighị Eruro nma.

Ǫdi nma ị kwa akwa.

Mmetuta uche na abia na apu.

6

Ayator n'enwe n'ukwu anwuli.

Obi na atϙli ya.

Mmetuta uche na abia na apu.

7

Ike ịnϙ nkiti agwugo Hadiza.

Okwesili ichϙ ihe ϙ ga-eme.

8

Ayo na ewe iwe.

Onwere nkuda mmụϙ.

Iwe bụ ihe Mmetuta uche siri ike.

9

Labake nwere obi ụtϙ.

Ke ihe kpatara obi ụtϙ ya?

Nne siri nri nke kacha ya nma.

10

Ura biara na-atu Zege.

Ezigbo ike gwụrụ ya.

"Mana chere, 'itụ ụra' ϙbụ Mmetuta uche?" Efe ajuϙ.

11

Ǫgbara Efe gharị!

I nwere ike iza ajụjụ ya?

12

Tega kụjara n'enwekwa ngbagwoju anya.

Ǫnụrụ ufϙdụ asiri.

Ǫbụ ezi okwu?

13

Ahu adirϙ Yebo.

Ǫ husilli anya.

Ǫchorϙ ϙgwu na ezum ike ka o were beleta ya.

14

Sekyen nwere afǫ ojuju.

Ǫruchago ϙru ezi na ụlϙ ya.

Ǫga egwuwa egwu ụgbụa.

15

Vandefan enwegi ϙlụ ezi na ụlϙ ta.

Ǫkwadolu Sekyen ya gaba na iru.

Ǫsiri, "Ǫdigo nma, ka anyi gwu egwu!"

16
You are free to download, copy, translate or adapt this story and use the illustrations as long as you attribute in the following way:
Mmetuta Uche na abia na apu
Author - Mimi Werna
Translation - Chinwe Oranye, Eberechi Ejuh, Merit Ibekeme
Illustration - Joe Werna
Language - Igbo
Level - First paragraphs