Onye nkuzi m
Hlengiwe Zondi
Jesse Pietersen

Ahụrụ m onye nkuzi m n'anya.

1

Ọ bụ ezi onye nkuzi. O nwere obi ọma na ndidi.

2

Ọ kpara nnọ isi ya nk'ọma.

3

O tinyere àkà n'acha iche-iche n'isi.

4

Akà ndịa n'acha akwụkwọ-ndụ akwụkwọ-ndụ, ọcha-ọcha, uhie na edo.

5

Nne m, bịko, ị nwere ịke ịkpa isi m dịka nke onye nkuzi m?

6

Mgbe m toro karịa, aga m etịnye àkà n'isi m.

7

A ga m eto dịrị nnọ ka onye nkuzi m!

8
You are free to download, copy, translate or adapt this story and use the illustrations as long as you attribute in the following way:
Onye nkuzi m
Author - Hlengiwe Zondi, Zimbili Dlamini
Translation - Nwanne Felix-Emeribe
Illustration - Jesse Pietersen
Language - Igbo
Level - First words