

Anwụ ụtụtụ malitere site na east.
Anuru m ka á»kuká» kwara akwa n'ụtụtụ.
Anwụ gafere ngwuru Terfa tupu nri ụtụtụ.
Anuru m isi bier na akpupa nke soro anwu ekubata na á¹…pio.
Anwụ gara na-azu ụlỠakwukwo n'oge nri ehihe.
Owee ná»rá» na-etiti ama egwuregwu.
Anwụ kwụrụ n'elu isi m. Onyinyo m kwụrụ na-akuku m.
Mụ na ndi enyi m gwuru egwu onyinyo.
Onyinyo m biara buwanye, biakwa pee mpe. Anyi gbasobe ya.
Onyinyo m towara ogologo, biakwa di nkenke. Anyi gbasobe ya.
M kwụụrụ, ndi enyi m kwurụ. Anyi hụru onyinyo anyi ka Ỡna-efeghari.
Ike gwụrụ anyi, anyi wee laghachi n'ime klasi. Ka akwụkwá» gbasara, anyi laghachi n'ụlá».
Anwụ yere uyere.
Ahuru m anyanwụ ka o ji nwaayo nwaayo agbada n'odida. Ahuru m onyinyo m n'ahu aja.
Ǫ bụ oge eji ehi ụra.
Anyanwụ wee daa.
E dinara m n'akwa m, wee rá»á» nrá» ebe anyanwụ gara njem di aá¹…ya.

