

Umunne ato, Udoo, Erdoo na Eryum gere egwu mmiri ozuzo na-aku. Ha choro igba egwu n'ime ya. Ha chá»rỠịmetu á»gwụrụgwụ pụtara n'elu-igwe aka. Nne ha si, "Mba."
Ha bere akwa n'ele anya ma á» ga-agbanwe uche ya. Ọ kweghi. Eryum nwara I si n'ụlá» mipu ka á» jee leta á»gwụrụgwụ.
Nne ya jidere ya tupu á» puo. O tie mkpu ka Eryum na umunne ya nuru ihe á» n'ekwu.
Ọ sị, "Oyi nwere ike iba gi ahụ." Nne chịrị á»chị si, "Ọ bụrụ na oyi mawa gi, I ga-añu mmiri á»kụ ose di n'ime ya, nke anaghi amasi gi."
N'olileanya na ha ga-ariá» ya ka á» ká»á» akụká», á» si, "Ọgwụrụgwụ bu osimiri ịtunanya nwere ike á»gwugwá» á»ria. Kama á» di elu n'elu-igwe nke ukwuu na-inweghi ike irutu ya. Oyi mawa gi, á»gwụrụgwụ enweghi ike inyere gi aka.
Umu ya wee chee maka nke a.
Erdoo wee si, "Nne, biko ká»á»rá» anyi akụká» á»gwụrụgwụ." Udoo wee si, "Ee, biko nne, achokwurum inụ ya. "Achá»kwuru m," Eryum riá»rá», wee welie mkpisi aka atá».
N'egwuregwu, nne kwuru "Ka m lee, mmmm. Ọ di nma ụmụá»ma, gbakotanu. Nne, onye akụká» a biala!"
Erdoo gbapuru I weta naha, osisi eji esi nri ejiri mara ha. Ọ nye ya nne ha. Eryum wetara ichafu isi ka nne ha sụrụ. Nke a mere nne ha o yie onye ozo.
Ha niile noduru ala juu ige nti n'akụká» ha nuworo á»tụtụ mgbe. Udoo furu opi, igwa nne ha ka o malite. Akụká» wee malite.
"Otu mgbe, á»gwụrụgwụ bu osimiri itunanya. O zoro n'ime oke ohia Mbadede. N'ihi ike igwo oria á» nwere, e chere ya nche.
Ọ bụrụ na I ria oria, I ñuo mmiri ya. Ọ na-amasi á»gwụrụgwụ ahu inye mmiri ya. Kama á» choghi ndi omume á»já»á».
"N'ihi itunanya nke osimiri ahu, ihe nracha utá» di n'akụkụ mmiri ahu. Onye obula biara I ñurutu mmiri ya ratukwara ihe nracha ụtá», tumadi umuaka.
Ihe nracha ụtỠmmiri ahu na-acha mmee mmee, oroma, edo-edo, akwụkwỠndụ, anụnụ, ododo na ihe na-achatu ka ododo."
"Otu ụbá»chi, otu agadi nwanyi anụ ntị ana-akpo Mbom si ebe tere aka bia. O zutere onye nche. Ọ maghi nwanyi a ma á» nwere mmetuta di iche n'obi ya. Kama á» geghi mmetuta ahụ ntị.
O gosiri nwanyi uzỠgara n'ime ohia ma gwa ya ka Ỡkwanyere osimiri ahu ùgwù. Mbom kwetara ma gawa na mmiri ahụ."
"Ọ ñuru mmiri, ahu wee di ya mma. Ọ leghariri anya imata ma Ỡnwere onye n'ele ya anya.
Mbom weere nkume, tunye n'ime mmiri. Ọ lere ka mmiri si bilie, wee gbasaa. Obi tá»rá» ya ụtá», á» were osisi tunye n'ime mmiri. Ihe ahu mekwara ozo."
"Mbom mabara n'ime mmiri! Ọ nwere olileanya inweta ndu ebighi ebi. Ozigbo á» mabara, osimiri bilie. Ọ gbaliri elu rue elu-igwe, ma á» gaghi aloghachite Mbadede. Mana oge ufodu á»gwụrụgwụ n'abia oge mmiri zochara, ka á» dikwa ka osimiri ozo."
Nne ha wee si, "Ebe a ka akụkỠm biri."
Nne jụỠsị, "Ụmụá»ma m, gwam ihe kpatara akụká» a ji masi unu nke ukwuu? Unu na-asikari m ká»á» ya."
Udoo chia si, "Ọ masiri m n'ihi na Ỡn'echetara m itinye uche na mmetuta obi m."
Erdoo si, "Ọ n'enyere m aka icheta otu á»gwụrụgwụ si acha."
Eryum nwara ike ya si, "Ọ masiri m n'ihi na á» n'echetara m maka ihe nracha di ụtá». I ga-enye m ụfá»dụ ugbua, bikoooooo?"
Nne wee si, "Mmmm. Oyi di ugbua, k'anyi rachaa ya echi. I kwetara?" O tinye kwa, "Oge á»zá», aga m aká» maka njedebe á»gwụrụgwụ."

