

Enwere nanị otu ụgbá»ala bá»sụ n'obodo nta ebe Ebere bi. Oburu ibu dịkwa ojii. Ọ na-eme mkpá»tu ebe á»di ukwuu.
Nne Ebere sịrị ya, "Echi, anyị ga-aga n'obodo mepere-emepe. Anyị ga-aga ịzụta uwe ụlỠakwụkwỠgị."
Obi tá»rá» Ebere ụtá» nke ukwuu. Ha ga-aga njem nime ụgbá»ala bá»sụ ojii ukwu ahụ. Ụra atụghị ya n'abalị ahụ.
Mgbe nne ya bịara ịkpá»te ya, Ebere ejikerelarịị.
Ebere na nne ya wee jerue n'á»dụ ụgbá»ala bá»sụ. Ha wee chere ụgbá»ala bá»sụ ukwu ojii. Ma bá»sụ abịaghị.
Ndị á»zá»kwa wee bịarue n'á»dụ ụgbá»ala bá»sụ. Ha wee na-eme mkpesa n'ihi na bá»sụ abịaghị n'oge. Ha ná»rá» na-ajá¹·rịta onwe ha sị, "Ebekwaná¹· ka bá»sá¹· dị?"
Ọná»du ahụ wutere Ebere. O wee chee n'obi ya sị, "Anyị agaghị enwekwa ike ịga obodo mepere-emepe. Agaghị m enwe ike iweta uwe ụlá» akwụkwá» m."
Obi dara ụfá»dụ mmadụ mba, Ha wee laghachi n'ụlá» ha. Ebere wee bee akwa. Ọchá»ghị ịla. Nne ya wee sị ya, "Anyị ga-echetụ nwa obere oge."
N'otu-ntabi-anya, ha wee nụ mkpá»tụ. Ha wee hụ uzuzu n'ikuku. Ọbụ ụgbá»ala n'abịa!
Ma á¹·gbá»ala nkaa adịghị ojii. Ọdịghị ukwuu. Ọdị ntakịrị na-achakwa uhie-uhie. Ndị mmadụ achá»ghị ịbanye n'ime ụgbá»ala nkaa.
ỌkwỠụgbá»ala ahụ wee tie sị, "Batanụ! Batanụ! Anyị bịara nná» n'azụ oge taa!"
Ebere na nne ya buru ụzá» banye. Na mgbe n'adịghị anya, ndị á»zá» banyekwara n'ime ụgbá»ala uhie-uhie ahụ.
Ebere lepụrụ anya na windo, á»hụrụ á»tụtụ ndị á»zá»kwa ná» n'á»dụ ụgbá»ala bá»sụ.
Ọtụtụ ndị mmadụ á»zá» n'agbata á»sỠịbanye n'ime ụgbá»ala. Ma ha abịaghị n'oge, ụgbá»ala uhie-uhie ejula. O wee gbara gawa obodo mepere-emepe.
Nne Ebere wee jụỠajụjụ sị, "Oleekwanụ ụgbá»ala ojii ukwu?" ỌkwỠụgbá»ala wee zaa si, "Omebiri emebi. Anyị na-edozi ya. O ga-abịa echi."
Ọgbasaghị Ebere ma ụgbá»ala á» dị á»cha ma á» dị ojii. Ọgbasaghị ya ma oburu- ibu ma á»dị ntakịrị. Ụgbá»alaa na-aga obodo mepere-emepe!

